Mwakpo bọmbụ Abuja nke Disemba 2010 bụ mwakpo bọmbụ a wakporo otu ogige ndị agha dị na mpụga Abuja, Naịjirịa, na ụbọchị iri atọ na otu nke Disemba, afọ puku abụọ na iri. Mwakpo ahụ gburu mmadụ anọ, gụnyere otu nwanyị dị ime, ma merụọ mmadụ iri abụọ na isii ahụ.